Luke 20:42-43

42Devid nʼonwe ya kwupụtara nʼakwụkwọ Abụ Ọma, sị:

“ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m,
“Nọdụ ala nʼaka nri m
43 ruo mgbe m ga-eme ndị iro gị
ihe mgbakwasị ụkwụ nye ụkwụ gị.” ’ a
Copyright information for IboBIU